Diuterọnọmi 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahapụkwala okwu niile m na-enye gị n’iwu taa wee gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ iji soro chi ọzọ dị iche iche ma fee ha ofufe.+
14 Ahapụkwala okwu niile m na-enye gị n’iwu taa wee gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ iji soro chi ọzọ dị iche iche ma fee ha ofufe.+