Levitikọs 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Diuterọnọmi 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Lezienụ anya ka a ghara ịrata obi unu,+ unu ewee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala,+ Abụ Ọma 96:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na chi niile nke ndị dị iche iche bụ chi na-abaghị uru;+Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+