Diuterọnọmi 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+ Joshụa 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+
32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+
7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+