Diuterọnọmi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa. Joshụa 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+ Ilu 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Atụkwasịla ihe ọ bụla n’okwu ya,+ ka ọ ghara ịbara gị mba, ka ị gharakwa ịbụ onye ụgha.+
2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.
7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+