Diuterọnọmi 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis wee kpọọ Jọshụa ma gwa ya n’ihu Izrel dum, sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị a n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ọ bụkwa gị ga-enye ha ya dị ka ihe nketa.+
7 Mozis wee kpọọ Jọshụa ma gwa ya n’ihu Izrel dum, sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị a n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ọ bụkwa gị ga-enye ha ya dị ka ihe nketa.+