Joshụa 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jọshụa wee sị ha: “Egwu atụla unu, ụjọ atụkwala unu.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile bụ́ ndị unu na-ebuso agha.”+ Ndị Efesọs 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, nọgidenụ na-enweta ike+ n’ime Onyenwe anyị nakwa n’ịdị ike+ nke ume ya.
25 Jọshụa wee sị ha: “Egwu atụla unu, ụjọ atụkwala unu.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile bụ́ ndị unu na-ebuso agha.”+