21 “M wee nye Jọshụa+ iwu n’oge ahụ, sị, ‘Anya gị na-ahụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere eze abụọ ndị a. Otú ahụ ka Jehova ga-eme alaeze niile unu ga-agafe n’ebe ahụ.+
19 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ na ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike+ na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ Jehova bụ́ Chineke gị ji kpọpụta gị.+ Otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ndị niile ị na-atụ egwu.+