Ọpụpụ 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-ezipụ nkụda mmụọ ka o butere gị ụzọ,+ ọ ga-achụpụkwa ndị Haịvaịt, ndị Kenan na ndị Het n’ihu gị.+ Joshụa 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.
28 M ga-ezipụ nkụda mmụọ ka o butere gị ụzọ,+ ọ ga-achụpụkwa ndị Haịvaịt, ndị Kenan na ndị Het n’ihu gị.+
10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.