7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+
20 kama unu ga-ataru ya otu ọnwa zuru ezu, ruo mgbe ọ ga-apụta unu n’oghere imi, o wee ghọọrọ unu ihe ịsọ oyi,+ n’ihi na unu ajụwo Jehova, bụ́ onye nọ n’etiti unu, unu wee na-akwa ákwá n’ihu ya, na-asị: “Gịnị mere anyị ji si n’Ijipt pụta?”’”+