Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Na Tabera+ nakwa na Masa+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.+ Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+
8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+