Ọpụpụ 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mozis wee guzo n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m!”+ Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n’ebe ọ nọ. Ndị Hibru 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+
26 Mozis wee guzo n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m!”+ Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n’ebe ọ nọ.
26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+