Ọpụpụ 32:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mosis wee guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m.”+ Ụmụ Livaị niile wee malite ịgbakọta n’ebe ọ nọ.
26 Mosis wee guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m.”+ Ụmụ Livaị niile wee malite ịgbakọta n’ebe ọ nọ.