Ọpụpụ 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mozis wee guzo n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m!”+ Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n’ebe ọ nọ.
26 Mozis wee guzo n’ọnụ ụzọ ámá ebe ha mara ụlọikwuu, sị: “Ònye dịnyeere Jehova? Ya bịakwute m!”+ Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n’ebe ọ nọ.