Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+ Ndị Hibru 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ebe Onye mere ka ọ bụrụ onye dị otú ahụ nọ, dịkwa ka Mozis+ kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ+ dum.
5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+
2 O kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ebe Onye mere ka ọ bụrụ onye dị otú ahụ nọ, dịkwa ka Mozis+ kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ+ dum.