Abụ Ọma 72:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+ Aịzaya 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.
2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+
32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.