Abụ Ọma 45:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+ Abụ Ọma 89:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze gị;+Obiọma na eziokwu na-abịa n’ihu gị.+ Ilu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obiọma na eziokwu na-echebe eze;+ o jiriwokwa obiọma mee ka ocheeze ya guzosie ike.+
6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+