Abụ Ọma 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi,+Tụkwasịkwa obi n’obiọma* nke Onye Kasị Elu. A gaghị eme ka ọ maa jijiji.+ Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+
7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi,+Tụkwasịkwa obi n’obiọma* nke Onye Kasị Elu. A gaghị eme ka ọ maa jijiji.+
5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+