Ndị Efesọs 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+ Ndị Hibru 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+ 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+
20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+
14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+
22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+