Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O kwuru banyere Livaị, sị:+ “Tọmịm gị* na Yurim+ gị bụ nke onye na-erubere gị isi,+Onye ị nwalere na Masa.+ Gị na ya malitere ịgba mgba na mmiri Meriba,+
8 O kwuru banyere Livaị, sị:+ “Tọmịm gị* na Yurim+ gị bụ nke onye na-erubere gị isi,+Onye ị nwalere na Masa.+ Gị na ya malitere ịgba mgba na mmiri Meriba,+