Ọpụpụ 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+ Diuterọnọmi 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Unu elela Jehova bụ́ Chineke unu ule,+ dị ka unu lere ya ule na Masa.+
7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+