12 “Mụ onwe m, lee! m na-akpọrọ ndị Livaị n’etiti ụmụ Izrel n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ+ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.
24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’”