Ọnụ Ọgụgụ 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+ Ọnụ Ọgụgụ 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 E wee kpọọ ebe ahụ Kibrọt-hateeva,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha liri ndị ahụ nwere akpịrị ogologo.+
4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+
34 E wee kpọọ ebe ahụ Kibrọt-hateeva,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha liri ndị ahụ nwere akpịrị ogologo.+