Ọnụ Ọgụgụ 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, ha si n’ala ịkpa Saịnaị kwalie wee maa ụlọikwuu na Kibrọt-hateeva.+ Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Na Tabera+ nakwa na Masa+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.+