Abụ Ọma 78:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha wee rie ihe rijuo afọ nke ọma,+O nyekwara ha ihe na-agụ ha.+ Abụ Ọma 106:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee nye ha ihe ha rịọrọ+Wee mee ka mkpụrụ obi ha malite ịrịa ọrịa nke na-ata mmadụ ahụ́.+