Ọnụ Ọgụgụ 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 kama unu ga-ataru ya otu ọnwa zuru ezu, ruo mgbe ọ ga-apụta unu n’oghere imi, o wee ghọọrọ unu ihe ịsọ oyi,+ n’ihi na unu ajụwo Jehova, bụ́ onye nọ n’etiti unu, unu wee na-akwa ákwá n’ihu ya, na-asị: “Gịnị mere anyị ji si n’Ijipt pụta?”’”+
20 kama unu ga-ataru ya otu ọnwa zuru ezu, ruo mgbe ọ ga-apụta unu n’oghere imi, o wee ghọọrọ unu ihe ịsọ oyi,+ n’ihi na unu ajụwo Jehova, bụ́ onye nọ n’etiti unu, unu wee na-akwa ákwá n’ihu ya, na-asị: “Gịnị mere anyị ji si n’Ijipt pụta?”’”+