Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 10:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+

  • 1 Samuel 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Anyị efuola! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Nke a bụ Chineke ahụ ji ụdị ihe otiti ọ bụla gbuo Ijipt n’ala ịkpa.+

  • Nehemaya 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*

  • Nehemaya 9:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 “Ugbu a, Chineke anyị, bụ́ Chineke dị ukwuu,+ onye dị ike+ ma dị egwu,+ onye na-edebe ọgbụgba ndụ+ ma na-egosi obiọma,+ ekwela ka ihe isi ike niile dakwasịrị anyị+ na ndị eze anyị+ na ndị isi anyị+ na ndị nchụàjà anyị+ na ndị amụma anyị+ na nna nna anyị hà+ na ndị gị niile malite n’ụbọchị ndị eze Asiria ruo taa,+ yie ihe dị nta n’ihu gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya