Joshụa 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Unu wee gafee Jọdan+ bịarute Jeriko.+ Ndị nwe ala Jeriko, ndị Amọraịt na ndị Perizaịt na ndị Kenan na ndị Het na ndị Gegash, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs malitere ibuso unu agha; ma m nyefere ha n’aka unu.+
11 “‘Unu wee gafee Jọdan+ bịarute Jeriko.+ Ndị nwe ala Jeriko, ndị Amọraịt na ndị Perizaịt na ndị Kenan na ndị Het na ndị Gegash, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs malitere ibuso unu agha; ma m nyefere ha n’aka unu.+