Joshụa 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko.
10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko.