Diuterọnọmi 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ bụ́ oké ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube ndị ahụ.+ Nehemaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+
11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+