Diuterọnọmi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa. Mkpughe 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ana m agbara onye ọ bụla nke na-anụ okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a àmà, sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe+ n’ihe ndị a, Chineke ga-atụkwasịrị ya ihe otiti+ ndị e dere n’akwụkwọ mpịakọta a;
2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.
18 “Ana m agbara onye ọ bụla nke na-anụ okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a àmà, sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe+ n’ihe ndị a, Chineke ga-atụkwasịrị ya ihe otiti+ ndị e dere n’akwụkwọ mpịakọta a;