9 Onye ọ bụla nke na-agabiga+ ozizi nke Kraịst, nke na-adịghị anọgidekwa+ na ya enweghị Chineke.+ Ọ bụ onye nọgidere n’ozizi a nwere ma Nna ahụ ma Ọkpara ya.+
15M wee hụ ihe ịrịba ama ọzọ+ n’eluigwe, nke dị egwu, dịkwa ebube, ya bụ, ndị mmụọ ozi asaa+ ndị ji ihe otiti asaa.+ Ndị a bụ ndị ikpeazụ, n’ihi na a ga-esi n’aka ha mee ka iwe+ Chineke dajụọ.+