Rut 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid. 1 Ihe E Mere 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ozem nwa ya nke isii, Devid+ nwa ya nke asaa.
17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid.