1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi. Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Alaka+ ga-esi n’úkwù osisi Jesi+ puo; ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amị mkpụrụ.+ Ndị Rom 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe mgbọrọgwụ Jesi,+ a ga-enwekwa onye na-ebili ịchị mba niile;+ mba niile ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.”+
12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.
12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe mgbọrọgwụ Jesi,+ a ga-enwekwa onye na-ebili ịchị mba niile;+ mba niile ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.”+