-
1 Samuel 16:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Jesi wee mee ka mmadụ asaa n’ime ụmụ ya ndị ikom gafere n’ihu Samuel; ma Samuel sịrị Jesi: “Ọ bụghị ndị a ka Jehova họọrọ.”
-