1 Samuel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jesi wee kpọọ Abinadab,+ meekwa ka ọ gafere n’ihu Samuel, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.” 1 Samuel 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+
8 Jesi wee kpọọ Abinadab,+ meekwa ka ọ gafere n’ihu Samuel, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.”
13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+