1 Samuel 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.” 1 Samuel 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+ 1 Ihe E Mere 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Elaịhu,+ otu n’ime ụmụnne Devid,+ abụrụ nke ụmụ Juda; Ọmraị nwa Maịkel abụrụ nke ụmụ Ịsaka;
6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.”
13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+