1 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jesi mekwara ka Shama+ gafere, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.” 1 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee na-akwa Izrel emo.+ N’ikpeazụ, Jọnatan nwa Shimia+ bụ́ nwanne Devid gburu ya.