Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+ Abụ Ọma 41:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+ Abụ Ọma 56:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+
12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+
2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+
56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+