Abụ Ọma 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+ Abụ Ọma 124:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha gaara eloda anyị ọbụna ná ndụ,+Mgbe ha na-eweso anyị iwe dị ọkụ.+
2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+