6 Ma o weere ya na igbu naanị Mọdekai bụ iweda onwe ya n’ala, n’ihi na ha agwawo ya banyere ndị obodo Mọdekaị; Heman wee malite ịchọ igbu+ ndị Juu niile nọ n’ógbè niile Ahazuirọs na-achị, bụ́ ndị obodo Mọdekaị.+
34 “Nebukadreza eze Babịlọn eriela m;+ o tinyewo m n’ọgba aghara. O mewo ka m dịrị ka okpokoro ite. O lowo m dị ka nnukwu agwọ;+ o riwo ihe ọma m rijuo afọ. Ọ ṅachapụwo m.