Jeremaya 51:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 M ga-elebara Bel+ nke dị na Babịlọn anya, m ga-esi n’ọnụ ya wepụta ihe o loro.+ Mba dị iche iche agaghị enuba n’ime ya ọzọ.+ Mgbidi Babịlọn ga-adakwa.+ Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+
44 M ga-elebara Bel+ nke dị na Babịlọn anya, m ga-esi n’ọnụ ya wepụta ihe o loro.+ Mba dị iche iche agaghị enuba n’ime ya ọzọ.+ Mgbidi Babịlọn ga-adakwa.+
16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+