Job 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha emeghepụwo ọnụ ha megide m,+Ha amawo m ụra iji kọchaa m,Ha agbakọtawo n’ìgwè megide m.+ Abụ Ọma 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha emeghewo ọnụ ha imegide m,+Dị ka ọdụm nke nọ na-adọri anụ ma na-ebigbọ.+ Abụ Ọma 35:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha na-emeghe ọnụ ha megide m.+Ha sịrị: “Ntọọ! Ntọọ! anya anyị ahụwo ya.”+ Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+
2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+