Abụ Ọma 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha emeghewo ọnụ ha imegide m,+Dị ka ọdụm nke nọ na-adọri anụ ma na-ebigbọ.+