-
Jeremaya 51:58Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
58 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A ghaghị ịkwada mgbidi Babịlọn, ọ bụ ezie na ọ sara mbara;+ a ga-agba ọnụ ụzọ ámá ya ọkụ, ọ bụ ezie na ọ dị elu.+ Ndị dị iche iche ga-adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ọkụ ga-agbakwa ihe mba dị iche iche dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta;+ ha ga-arụtara onwe ha ike ọgwụgwụ.”
-