Daniel 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nke a bụ ozi Nebukadneza bụ́ eze na-ezigara ndị niile, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’elu ụwa dum:+ Udo dịrị unu nke ukwuu.+
4 “Nke a bụ ozi Nebukadneza bụ́ eze na-ezigara ndị niile, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’elu ụwa dum:+ Udo dịrị unu nke ukwuu.+