Daniel 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Darayọs bụ́ eze wee deere ndị niile, mba dị iche iche na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’ụwa dum, akwụkwọ,+ sị: “Udo dịrị unu nke ukwuu!+
25 Darayọs bụ́ eze wee deere ndị niile, mba dị iche iche na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’ụwa dum, akwụkwọ,+ sị: “Udo dịrị unu nke ukwuu!+