19 Ọ bụ ezie na i nwere ebe e bibiri ebibi na ebe e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu nakwa ala gị nke bụ́ mkpọmkpọ ebe,+ ọ bụ ezie na ebe i bi ugbu a abaghị gị, ndị na-eloda gị anọrọwokwa gị n’ebe dị anya,+
34 “Nebukadreza eze Babịlọn eriela m;+ o tinyewo m n’ọgba aghara. O mewo ka m dịrị ka okpokoro ite. O lowo m dị ka nnukwu agwọ;+ o riwo ihe ọma m rijuo afọ. Ọ ṅachapụwo m.