Aịzaya 49:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụ eziokwu na a lara ebe i bi n’iyi, bibie ya, obodo gị atọgbọrọkwa nkịtị,+Ma, ọ gaghị aba ndị bi na ya ugbu a.+ Ndị bibiri gị+ ga-anọkwa ebe dị anya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:19 Amụma Aịsaịa II, p. 147-148
19 Ọ bụ eziokwu na a lara ebe i bi n’iyi, bibie ya, obodo gị atọgbọrọkwa nkịtị,+Ma, ọ gaghị aba ndị bi na ya ugbu a.+ Ndị bibiri gị+ ga-anọkwa ebe dị anya.+