Aịzaya 49:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na i nwere ebe e bibiri ebibi na ebe e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu nakwa ala gị nke bụ́ mkpọmkpọ ebe,+ ọ bụ ezie na ebe i bi ugbu a abaghị gị, ndị na-eloda gị anọrọwokwa gị n’ebe dị anya,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:19 Amụma Aịsaịa II, p. 147-148
19 Ọ bụ ezie na i nwere ebe e bibiri ebibi na ebe e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu nakwa ala gị nke bụ́ mkpọmkpọ ebe,+ ọ bụ ezie na ebe i bi ugbu a abaghị gị, ndị na-eloda gị anọrọwokwa gị n’ebe dị anya,+