Abụ Ọma 56:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 76:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọnụma mmadụ ga-eto gị;+Ị ga-eke ọnụma fọrọ afọ n’úkwù. Ilu 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka anyị loo ha ná ndụ+ dị ka Shiol,+ ọbụna ha dum, dị ka ndị na-agbadaru n’olulu.+
56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+